Jeremaya 4:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Efuola m.* Efuola m! Obi na-egbusi m mgbu ike. Obi na-akụ m kpum kpum. Enweghị m ike ịgbachi nkịtị,N’ihi na anụla m* ụda opi,Ya bụ, ụda opi agha.*+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:19 Jeremaya, p. 155-156, 182-183 Ụlọ Nche,11/1/1994, p. 12
19 Efuola m.* Efuola m! Obi na-egbusi m mgbu ike. Obi na-akụ m kpum kpum. Enweghị m ike ịgbachi nkịtị,N’ihi na anụla m* ụda opi,Ya bụ, ụda opi agha.*+