Jeremaya 4:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 A na-akọ akụkọ ọdachi ndị na-eme, otu mechaa, ibe ya esochie,N’ihi na e bibiela ala a niile. E bibiela ụlọikwuu m na mberede. E bibiekwala ákwà ụlọikwuu m n’otu ntabi anya.+
20 A na-akọ akụkọ ọdachi ndị na-eme, otu mechaa, ibe ya esochie,N’ihi na e bibiela ala a niile. E bibiela ụlọikwuu m na mberede. E bibiekwala ákwà ụlọikwuu m n’otu ntabi anya.+