Jeremaya 4:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ahụkwara m na ebe a kụrụ mkpụrụ osisi aghọọla ala ịkpa. E bibiekwala obodo ndị dị n’ala a.+ Ọ bụ Jehova bibiri haN’ihi ezigbo iwe ji ya.
26 Ahụkwara m na ebe a kụrụ mkpụrụ osisi aghọọla ala ịkpa. E bibiekwala obodo ndị dị n’ala a.+ Ọ bụ Jehova bibiri haN’ihi ezigbo iwe ji ya.