Jeremaya 4:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 N’ihi ya, ala ahụ ga-eru uju.+ Eluigwe ga-agbakwa ọchịchịrị.+ Ọ bụ n’ihi na ekwuola m ya. Ekpebiela m ya. Agaghị m agbanwe obi m.* Agaghịkwa m ahapụ ime ya.+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:28 Mmezu Mkpughe, p. 109
28 N’ihi ya, ala ahụ ga-eru uju.+ Eluigwe ga-agbakwa ọchịchịrị.+ Ọ bụ n’ihi na ekwuola m ya. Ekpebiela m ya. Agaghị m agbanwe obi m.* Agaghịkwa m ahapụ ime ya.+