31 N’ihi na m nụrụ olu yiri nke nwaanyị ahụ́ na-egbu mgbu,
Ya bụ, mkpu ákwá nke na-ada ka nke nwaanyị na-amụ nwa mbụ ya.
Ọ bụ olu Zayọn, onye ọ na-esiri ike ikute ume.
Ọ gbasara ọbụ aka ya, na-asị:+
“Efuola m, maka na ike agwụla m n’ihi ndị na-egbu mmadụ!”