Jeremaya 5:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 M ga-agakwuru ndị a ma ama ma gwa ha okwu,N’ihi na hanwa amarala uche Jehova,Ya bụ, ihe Chineke ha chọrọ ka ha mee.+ Ma, ha niile agbajiela yok ha,*Dọbichaakwa agbụ e kere ha.”
5 M ga-agakwuru ndị a ma ama ma gwa ha okwu,N’ihi na hanwa amarala uche Jehova,Ya bụ, ihe Chineke ha chọrọ ka ha mee.+ Ma, ha niile agbajiela yok ha,*Dọbichaakwa agbụ e kere ha.”