Jeremaya 5:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 “Ha agọnahụla Jehova, na-asịkwa: ‘O nweghị ihe ọ ga-eme.*+ Ọdachi ọ bụla agaghị adakwasị anyị. Anyị agaghị ahụ agha ma ọ bụ ụnwụ.’+
12 “Ha agọnahụla Jehova, na-asịkwa: ‘O nweghị ihe ọ ga-eme.*+ Ọdachi ọ bụla agaghị adakwasị anyị. Anyị agaghị ahụ agha ma ọ bụ ụnwụ.’+