Jeremaya 5:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ha anaghịkwa ekwu n’obi ha, sị: “Ka anyị tụọ egwu Jehova bụ́ Chineke anyị,Onye na-eme ka mmiri zoo n’oge ya,Ma n’ụbịa mmiri ma n’ụla mmiri. Ọ bụkwa ya na-ahụ na anyị nwere izu a kapịrị ọnụ anyị ga-eji wee ihe ubi anyị.”+
24 Ha anaghịkwa ekwu n’obi ha, sị: “Ka anyị tụọ egwu Jehova bụ́ Chineke anyị,Onye na-eme ka mmiri zoo n’oge ya,Ma n’ụbịa mmiri ma n’ụla mmiri. Ọ bụkwa ya na-ahụ na anyị nwere izu a kapịrị ọnụ anyị ga-eji wee ihe ubi anyị.”+