Jeremaya 5:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ha ebuola ibu, ahụ́ ha ana-akwọkwa mụrụmụrụ. Ihe ọjọọ ha na-eme karịrị akarị. Ha anaghị ekpechite ọnụ nwa na-enweghị nna,+Maka na ha na-achọ ka ihe na-agaziri hanwa. Ha na-ekpekwa ndị ogbenye ikpe mkpegbu.’”+
28 Ha ebuola ibu, ahụ́ ha ana-akwọkwa mụrụmụrụ. Ihe ọjọọ ha na-eme karịrị akarị. Ha anaghị ekpechite ọnụ nwa na-enweghị nna,+Maka na ha na-achọ ka ihe na-agaziri hanwa. Ha na-ekpekwa ndị ogbenye ikpe mkpegbu.’”+