Jeremaya 6:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ụmụ Benjamin, sinụ na Jeruselem gbapụ ka ihe ọ bụla ghara ime unu. Fụọkwanụ opi+ na Tekoa.+ Mụnyenụ ọkụ na Bet-hakirem ka ọ bụrụ ihe ga-agba àmà,N’ihi na ọdachi si n’ebe ugwu na-abịa. Ọ ga-abụ nnukwu ọdachi.+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:1 Ụlọ Nche,11/15/2007, p. 14
6 Ụmụ Benjamin, sinụ na Jeruselem gbapụ ka ihe ọ bụla ghara ime unu. Fụọkwanụ opi+ na Tekoa.+ Mụnyenụ ọkụ na Bet-hakirem ka ọ bụrụ ihe ga-agba àmà,N’ihi na ọdachi si n’ebe ugwu na-abịa. Ọ ga-abụ nnukwu ọdachi.+