Jeremaya 6:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 “Onye ọ bụla n’ime ha, malite n’onye kacha nta n’ime ha ruo n’onye kacha ukwuu, na-eji aghụghọ achọ ihe ga-abara naanị ya uru.+ Onye ọ bụla n’ime ha na-egwu wayo, ma onye amụma ma onye nchụàjà.+
13 “Onye ọ bụla n’ime ha, malite n’onye kacha nta n’ime ha ruo n’onye kacha ukwuu, na-eji aghụghọ achọ ihe ga-abara naanị ya uru.+ Onye ọ bụla n’ime ha na-egwu wayo, ma onye amụma ma onye nchụàjà.+