Jeremaya 6:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ihere ọ̀ na-eme ha na ọ bụ arụ ka ha mere? Ihere anaghị eme ha ma otu. Ha amaghịdị ihe bụ́ ihere ime mmadụ.+ N’ihi ya, ha ga-eso ndị dara ada daa. Ha ga-ada mgbe m ga-ata ha ahụhụ.” Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.
15 Ihere ọ̀ na-eme ha na ọ bụ arụ ka ha mere? Ihere anaghị eme ha ma otu. Ha amaghịdị ihe bụ́ ihere ime mmadụ.+ N’ihi ya, ha ga-eso ndị dara ada daa. Ha ga-ada mgbe m ga-ata ha ahụhụ.” Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.