Jeremaya 6:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 “Olee nke gbasara m na unu na-eweta frankinsens si Shiba,Na-ewetakwa okpete na-esi ísì ọma nke si n’obodo dị anya? Àjà a na-esucha ọkụ unu na-achụ adịghị mụ mma,Àjà ndị ọzọ unu na-achụ adịghịkwa mụ mma.”+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:20 Ụlọ Nche,9/1/2006, p. 5
20 “Olee nke gbasara m na unu na-eweta frankinsens si Shiba,Na-ewetakwa okpete na-esi ísì ọma nke si n’obodo dị anya? Àjà a na-esucha ọkụ unu na-achụ adịghị mụ mma,Àjà ndị ọzọ unu na-achụ adịghịkwa mụ mma.”+