Jeremaya 6:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Jehova kwuru, sị: “E nwere ndị si n’ala dị n’ebe ugwu na-abịa. E nwekwara nnukwu mba a ga-esi n’ime ime ụwa kpọtee.+
22 Jehova kwuru, sị: “E nwere ndị si n’ala dị n’ebe ugwu na-abịa. E nwekwara nnukwu mba a ga-esi n’ime ime ụwa kpọtee.+