Jeremaya 6:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Abanyela n’ọhịa,Agakwala n’ụzọ,N’ihi na onye iro ji mma agha. Ụjọ jikwa ndị mmadụ n’ebe niile.