Jeremaya 6:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 “Ahọpụtala m gị* ka ị dị ka onye na-anụcha ọla, n’ihi na ị ga-anụcha ndị m. Ị ga-eleru ha anya,Chọpụta nnọọ ihe ha na-eme.
27 “Ahọpụtala m gị* ka ị dị ka onye na-anụcha ọla, n’ihi na ị ga-anụcha ndị m. Ị ga-eleru ha anya,Chọpụta nnọọ ihe ha na-eme.