Jeremaya 6:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Mmadụ ejirila ihe e ji afụnwu ọkụ fụnwuo ọkụ ka ọ nụchaa ọla. Ka ọ nọ na-afụnwu ya, ihe ahụ o ji afụnwu ọkụ eree ọkụ. Mbọ niile ọ gbara alaa n’iyi.+ Naanị nkume led ka o nwetara n’ọkụ ahụ. E kewabeghị ndị ọjọọ ka ha nọrọ iche n’ebe ndị ọzọ nọ.+
29 Mmadụ ejirila ihe e ji afụnwu ọkụ fụnwuo ọkụ ka ọ nụchaa ọla. Ka ọ nọ na-afụnwu ya, ihe ahụ o ji afụnwu ọkụ eree ọkụ. Mbọ niile ọ gbara alaa n’iyi.+ Naanị nkume led ka o nwetara n’ọkụ ahụ. E kewabeghị ndị ọjọọ ka ha nọrọ iche n’ebe ndị ọzọ nọ.+