Jeremaya 7:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, sị: “Ọ bụrụ na unu emee ka àgwà unu na omume unu dị mma, m ga-ahapụ unu ka unu biri ebe a.+
3 Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, sị: “Ọ bụrụ na unu emee ka àgwà unu na omume unu dị mma, m ga-ahapụ unu ka unu biri ebe a.+