Jeremaya 7:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ bụrụ na unu akpawa ezigbo àgwà, mewekwa omume dị mma, ọ bụrụ na unu ana-ekpe ikpe ziri ezi ma mmadụ na ibe ya nwee okwu,+
5 Ọ bụrụ na unu akpawa ezigbo àgwà, mewekwa omume dị mma, ọ bụrụ na unu ana-ekpe ikpe ziri ezi ma mmadụ na ibe ya nwee okwu,+