Jeremaya 7:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 “Ma gịnwa bụ́ Jeremaya, ekpekwala ekpere maka ndị a. Ebesarala m ákwá n’ihi ha ma ọ bụ kpeere ha ekpere. Arịọkwala m arịrịọ maka ha,+ n’ihi na agaghị m ege gị ntị.+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:16 Jeremaya, p. 139 Ụlọ Nche,12/1/2001, p. 30-31
16 “Ma gịnwa bụ́ Jeremaya, ekpekwala ekpere maka ndị a. Ebesarala m ákwá n’ihi ha ma ọ bụ kpeere ha ekpere. Arịọkwala m arịrịọ maka ha,+ n’ihi na agaghị m ege gị ntị.+