Jeremaya 7:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 N’ihi ya, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị, ‘M ga-eji iwe na ọnụma mee obodo a ihe,+ ma mmadụ ma anụ ọhịa ma osisi dị n’ọhịa ma ihe ala mepụtara. Iwe m ga-ewesa ha ga-adị ka ọkụ. A gaghịkwa emenyụ ya emenyụ.’+
20 N’ihi ya, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị, ‘M ga-eji iwe na ọnụma mee obodo a ihe,+ ma mmadụ ma anụ ọhịa ma osisi dị n’ọhịa ma ihe ala mepụtara. Iwe m ga-ewesa ha ga-adị ka ọkụ. A gaghịkwa emenyụ ya emenyụ.’+