Jeremaya 7:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 “Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, sị, ‘Tawanụ anụ unu chọrọ iji achụ àjà a na-esucha ọkụ na anụ unu chọrọ iji achụ àjà ndị ọzọ.+
21 “Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, sị, ‘Tawanụ anụ unu chọrọ iji achụ àjà a na-esucha ọkụ na anụ unu chọrọ iji achụ àjà ndị ọzọ.+