Jeremaya 7:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 N’ihi na agwaghị m nna nna unu hà ihe ọ bụla gbasara àjà a na-esucha ọkụ na àjà ndị ọzọ ụbọchị ahụ m si n’Ijipt kpọpụta ha.+ Enyeghịkwa m ha iwu ọ bụla gbasara ha.
22 N’ihi na agwaghị m nna nna unu hà ihe ọ bụla gbasara àjà a na-esucha ọkụ na àjà ndị ọzọ ụbọchị ahụ m si n’Ijipt kpọpụta ha.+ Enyeghịkwa m ha iwu ọ bụla gbasara ha.