Jeremaya 7:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ma ha egeghị m ntị, ha atọghịkwa ntị n’ala,+ kama ha kpọchiri obi ha. Ha nọkwa na-eme ihe ọjọọ karịa ndị nna nna ha.
26 Ma ha egeghị m ntị, ha atọghịkwa ntị n’ala,+ kama ha kpọchiri obi ha. Ha nọkwa na-eme ihe ọjọọ karịa ndị nna nna ha.