Jeremaya 7:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 N’ihi ya, gwa ha, sị, ‘Mba a bụ mba na-erubereghị Jehova bụ́ Chineke ha isi. Ha anabataghịkwa aka ná ntị ọ dọrọ ha. E nweghịzi onye na-erubere Chineke isi. E nweghịdị onye na-ekwute okwu irubere ya isi.+
28 N’ihi ya, gwa ha, sị, ‘Mba a bụ mba na-erubereghị Jehova bụ́ Chineke ha isi. Ha anabataghịkwa aka ná ntị ọ dọrọ ha. E nweghịzi onye na-erubere Chineke isi. E nweghịdị onye na-ekwute okwu irubere ya isi.+