-
Jeremaya 7:29Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
29 “Kpụọ isi gị, chịfuokwa ntutu gị. Nọrọ n’elu ugwu ọhịa na-adịghị bụọ abụ iru uju, n’ihi na Jehova ajụla ọgbọ a kpasuru ya iwe. Ọ gbahapụkwala ha.
-