Jeremaya 7:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Jehova kwuru, sị, ‘Ndị Juda emeela ihe dị njọ n’anya m. Ha emerụọla ụlọ a na-anọ eto aha m n’ihi na ha dowere arụsị ha ndị na-asọ oyi na ya.+
30 Jehova kwuru, sị, ‘Ndị Juda emeela ihe dị njọ n’anya m. Ha emerụọla ụlọ a na-anọ eto aha m n’ihi na ha dowere arụsị ha ndị na-asọ oyi na ya.+