Jeremaya 7:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 “Jehova kwuru, sị, ‘N’ihi ya, oge na-abịa mgbe a na-agaghịzi na-akpọ ya Tofet ma ọ bụ Ndagwurugwu Nwa Hinọm,* kama, a ga na-akpọzi ya Ndagwurugwu Igbu Mmadụ. A ga na-eli ozu na Tofet ruo mgbe ebe a ga-eli ozu na-adịghịzi.+
32 “Jehova kwuru, sị, ‘N’ihi ya, oge na-abịa mgbe a na-agaghịzi na-akpọ ya Tofet ma ọ bụ Ndagwurugwu Nwa Hinọm,* kama, a ga na-akpọzi ya Ndagwurugwu Igbu Mmadụ. A ga na-eli ozu na Tofet ruo mgbe ebe a ga-eli ozu na-adịghịzi.+