2 Ha ga-agbasa ọkpụkpụ ndị ahụ n’okpuru anyanwụ na ọnwa nakwa n’okpuru kpakpando niile dị n’eluigwe. Ha ji ihe ndị a kpọrọ ihe, na-efe ha, na-achọ ka ha na-edu ha, na-akpọkwara ha isiala.+ A gaghị achịkọta ha. A gaghịkwa eli ha eli. Ha ga-aghọ nsị anụ n’elu ala.”+