Jeremaya 8:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Gịnị mere ndị a bi na Jeruselem ji kpọọ ekwo nkụ na-enupụrụ m isi? Ha achọghị ịkwụsị ịghọ aghụghọ. Ha ajụla ịlọghachi.+
5 Gịnị mere ndị a bi na Jeruselem ji kpọọ ekwo nkụ na-enupụrụ m isi? Ha achọghị ịkwụsị ịghọ aghụghọ. Ha ajụla ịlọghachi.+