-
Jeremaya 8:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Anọ m na-aṅa ntị, na-egekwa ntị n’ihe ha na-ekwu. Ma, ihe ha nọ na-ekwu adịghị mma.
E nweghị onye n’ime ha chegharịrị, hapụ ihe ọjọọ ọ na-eme, ma ọ bụ jụọ, sị, ‘Gịnị ka m mere ihe a?’+
Onye ọ bụla n’ime ha anaghị egbu oge iso ndị ọzọ na-eme ihe ha na-eme, otú ahụ ịnyịnya na-anaghị egbu oge agbaga n’ọgbọ agha.
-