Jeremaya 8:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 ‘Gịnị mere unu ga-eji sị: “Anyị ma ihe, anyị makwa iwu* Jehova”? N’eziokwu, naanị ihe ndị odeakwụkwọ na-eji mkpịsị akwụkwọ+ ha ede bụ ihe na-abụghị eziokwu.
8 ‘Gịnị mere unu ga-eji sị: “Anyị ma ihe, anyị makwa iwu* Jehova”? N’eziokwu, naanị ihe ndị odeakwụkwọ na-eji mkpịsị akwụkwọ+ ha ede bụ ihe na-abụghị eziokwu.