Jeremaya 8:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ihere emeela ndị ma ihe.+ Ụjọ atụwala ha. A ga-ejidekwa ha. Ha ajụla okwu Jehova. Olee ụdị amamihe ha nwere?
9 Ihere emeela ndị ma ihe.+ Ụjọ atụwala ha. A ga-ejidekwa ha. Ha ajụla okwu Jehova. Olee ụdị amamihe ha nwere?