Jeremaya 8:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “Gịnị ka anyị nọ ọdụ ebe a na-eme? Ka anyị zukọta banye n’obodo a rụsiri ike,+ ma nwụọ ebe ahụ. N’ihi na Jehova bụ́ Chineke anyị ga-ebibi anyị. Ọ na-enye anyị mmiri e tinyere nsí ka anyị ṅụọ,+N’ihi na anyị emehiela Jehova.
14 “Gịnị ka anyị nọ ọdụ ebe a na-eme? Ka anyị zukọta banye n’obodo a rụsiri ike,+ ma nwụọ ebe ahụ. N’ihi na Jehova bụ́ Chineke anyị ga-ebibi anyị. Ọ na-enye anyị mmiri e tinyere nsí ka anyị ṅụọ,+N’ihi na anyị emehiela Jehova.