Jeremaya 8:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Anyị nọ na-atụ anya udo, ma e nweghị ihe ọma merenụ. Anyị nọ na-atụ anya ka a gwọọ anyị, ma ezigbo ụjọ jidere anyị.+
15 Anyị nọ na-atụ anya udo, ma e nweghị ihe ọma merenụ. Anyị nọ na-atụ anya ka a gwọọ anyị, ma ezigbo ụjọ jidere anyị.+