-
Jeremaya 8:16Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
16 A na-anụ ka ịnyịnya ndị iro na-eku ume ọkụ ọkụ na Dan.
Ubé oké ịnyịnya ndị iro na-ebe
Na-eme ka ala a niile na-ama jijiji.
Ndị iro abatala ibibi ala a na ihe niile dị na ya.
Ha abatala ibibi obodo a na ndị bi na ya.”
-