-
Jeremaya 8:19Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
19 Ndị m nọ n’ala dị anya
Na-eti mkpu ka e nyere ha aka, sị:
“Ọ̀ bụ na Jehova anọghị na Zayọn?
Ka ọ̀ bụ na eze Zayọn anọghị n’ime ya?”
“Gịnị mere ha ji na-akpasu m iwe, na-efe arụsị ha a pịrị apị
Na chi na-abaghị uru ndị mba ọzọ na-efe?”
-