Jeremaya 9:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 A sị nnọọ na isi m bụ mmiri,Anya m abụrụ isi iyi nke na-agbapụta anya mmiri,+M gaara na-ebere ndị obodo anyị e gburu egbu ákwáEhihie na abalị.
9 A sị nnọọ na isi m bụ mmiri,Anya m abụrụ isi iyi nke na-agbapụta anya mmiri,+M gaara na-ebere ndị obodo anyị e gburu egbu ákwáEhihie na abalị.