-
Jeremaya 9:8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 Ire ha bụ akụ́ e ji agbagbu mmadụ. Ha jikwa ya aghọ aghụghọ.
Onye ọ bụla n’ime ha na-eji ọnụ ya agwa onye agbata obi ya na udo dị.
Ma n’obi ya, ọ na-agbakọ otú ọ ga-esi zoo chebiri ya.”
-