-
Jeremaya 9:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 È nwere onye ma ihe nke ga-aghọta ihe a?
È nwere onye Jehova ji ọnụ ya gwa okwu nke ga-akọ ya?
Gịnị mere ala a ji laa n’iyi?
Gịnị mere o ji kpọọ nkụ ka ala ịkpa,
Nke na e nweghị onye na-esi na ya agafe?”
-