Jeremaya 9:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Jehova wee sị: “Ọ bụ n’ihi na ha jụrụ iwu* m nyere ha. Ha edebeghị ya. Ha emeghịkwa ihe m kwuru.