Jeremaya 9:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị,‘Chebaranụ ihe na-emenụ echiche. Kpọkọtanụ ụmụ nwaanyị na-abụ abụ iru uju.+ Ziekwanụ ụmụ nwaanyị ndị ọrụ ha bụ ibe ákwá ka ha bịa,
17 Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị,‘Chebaranụ ihe na-emenụ echiche. Kpọkọtanụ ụmụ nwaanyị na-abụ abụ iru uju.+ Ziekwanụ ụmụ nwaanyị ndị ọrụ ha bụ ibe ákwá ka ha bịa,