Jeremaya 9:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ụmụ nwaanyị, nụrụnụ okwu Jehova. Ka ntị unu nụrụ okwu si ya n’ọnụ. Kụzierenụ ụmụ unu ndị nwaanyị otú e si ebe ákwá arịrị a. Ka nwaanyị ọ bụla kụziekwara nwaanyị ibe ya abụ iru uju a.+
20 Ụmụ nwaanyị, nụrụnụ okwu Jehova. Ka ntị unu nụrụ okwu si ya n’ọnụ. Kụzierenụ ụmụ unu ndị nwaanyị otú e si ebe ákwá arịrị a. Ka nwaanyị ọ bụla kụziekwara nwaanyị ibe ya abụ iru uju a.+