Jeremaya 9:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 N’ihi na ọnwụ esila na windo anyị bata. Ọ batala n’ụlọ elu anyịKa o gbuchapụ ụmụntakịrị anyị n’okporo ámá,Gbuchapụkwa ụmụ okorobịa anyị n’ámá obodo.’+
21 N’ihi na ọnwụ esila na windo anyị bata. Ọ batala n’ụlọ elu anyịKa o gbuchapụ ụmụntakịrị anyị n’okporo ámá,Gbuchapụkwa ụmụ okorobịa anyị n’ámá obodo.’+