Jeremaya 9:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Kwuo, sị, ‘Jehova kwuru, sị: “Ozu ndị mmadụ ga-awụsa n’ala dị ka nsị anụ,N’enweghị onye ga-ebukọta ha.+ Ha ga-awụsa n’ala ka ùkwù ọka onye na-ewe ihe ubi ka gbutuchara egbutu.”’”
22 Kwuo, sị, ‘Jehova kwuru, sị: “Ozu ndị mmadụ ga-awụsa n’ala dị ka nsị anụ,N’enweghị onye ga-ebukọta ha.+ Ha ga-awụsa n’ala ka ùkwù ọka onye na-ewe ihe ubi ka gbutuchara egbutu.”’”