9 A na-esi Tashish+ ebute ọlaọcha, na-esikwa Yufaz ebute ọlaedo.
Omenkà na onye na-eji ígwè akpụ ihe na-eji ha achọ ahụ́ arụsị ndị ahụ mma.
Ndị mmadụ na-ejikwa eri na-acha anụnụ anụnụ na ajị anụ na-acha pọpụl eme ákwà ha.
Ọ bụ ndị nwere nkà na-arụ ha niile.