Jeremaya 10:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ha na-emegharị mmadụ anya,* na-atọkwa ọchị.+ N’oge Chineke ga-elebara ha anya, ha ga-ala n’iyi.