Jeremaya 10:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 N’ihi na Jehova kwuru, sị: “N’oge a, m ga-achụpụ ndị bi n’ala a.+ M ga-eme ka ha taa ahụhụ.”