Jeremaya 10:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Geenụ ntị! E nwere ihe anyị nụrụ ugbu a. A na-anụ oké mkpọtụ n’ala dị n’ebe ugwu.+ Oké mkpọtụ a ga-eme ka obodo ndị dị na Juda tọgbọrọ nkịtị, ghọọ ọgba nkịta ọhịa.+
22 Geenụ ntị! E nwere ihe anyị nụrụ ugbu a. A na-anụ oké mkpọtụ n’ala dị n’ebe ugwu.+ Oké mkpọtụ a ga-eme ka obodo ndị dị na Juda tọgbọrọ nkịtị, ghọọ ọgba nkịta ọhịa.+