-
Jeremaya 11:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Jehova gwaziri m, sị: “Kọsaa ihe a niile n’obodo ndị dị na Juda nakwa n’okporo ámá ndị dị na Jeruselem, sị: ‘Nụrụnụ ihe mụ na unu kwekọrịtara n’ọgbụgba ndụ a, meekwanụ ya.
-